Ọnụ Ọgụgụ 27:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “Ihe ụmụ Zelofehad kwuru bụ eziokwu. Hụ na i kenyere ha ala otú e kenyere ụmụnne nna ha. Ị ga-enyefekwa ha ala nna ha kwesịrị iketa.+
7 “Ihe ụmụ Zelofehad kwuru bụ eziokwu. Hụ na i kenyere ha ala otú e kenyere ụmụnne nna ha. Ị ga-enyefekwa ha ala nna ha kwesịrị iketa.+