Ọnụ Ọgụgụ 27:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ị hụchaa ya, ị ga-anwụ otú Erọn nwanne gị nwụrụ,+ e liekwa gị otú e liri ndị nna nna gị,+