Ọnụ Ọgụgụ 28:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ị ga-achụ nwa ebule nke ọzọ n’àjà ná mgbede.* Ị ga-eji àjà ọka na àjà mmanya ndị dị ka nke ụtụtụ chụọ ya. Ị ga-achụ ya n’àjà ka ọ bụrụ àjà a na-esu ọkụ, àjà na-esi ísì ọma* a na-achụrụ Jehova.+
8 Ị ga-achụ nwa ebule nke ọzọ n’àjà ná mgbede.* Ị ga-eji àjà ọka na àjà mmanya ndị dị ka nke ụtụtụ chụọ ya. Ị ga-achụ ya n’àjà ka ọ bụrụ àjà a na-esu ọkụ, àjà na-esi ísì ọma* a na-achụrụ Jehova.+