-
Ọnụ Ọgụgụ 28:15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 A ga na-achụkwara Jehova otu nwa ewu n’àjà ka ọ bụrụ àjà mmehie, ma e wepụ àjà a na-esu ọkụ a na-achụ mgbe niile na àjà mmanya ya na ya na-agakọ.
-