Ọnụ Ọgụgụ 28:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Unu ga-achụkọta ha na àjà ọka ha, ya bụ, ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara mmanụ.+ Ụzọ atọ n’ụzọ iri nke otu efa ga-abụ maka otu oké ehi, ụzọ abụọ n’ụzọ iri abụrụ maka ebule ahụ.
20 Unu ga-achụkọta ha na àjà ọka ha, ya bụ, ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara mmanụ.+ Ụzọ atọ n’ụzọ iri nke otu efa ga-abụ maka otu oké ehi, ụzọ abụọ n’ụzọ iri abụrụ maka ebule ahụ.