Ọnụ Ọgụgụ 28:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Unu ga-esi otú a na-achụ ihe ndị a n’àjà kwa ụbọchị ruo ụbọchị asaa ka ha bụrụ ihe oriri, ya bụ, àjà a na-esu ọkụ na-esi ísì ọma* nke a na-achụrụ Jehova. A ga-achụkọta ya na àjà a na-esu ọkụ mgbe niile na àjà mmanya ya na ya na-agakọ.
24 Unu ga-esi otú a na-achụ ihe ndị a n’àjà kwa ụbọchị ruo ụbọchị asaa ka ha bụrụ ihe oriri, ya bụ, àjà a na-esu ọkụ na-esi ísì ọma* nke a na-achụrụ Jehova. A ga-achụkọta ya na àjà a na-esu ọkụ mgbe niile na àjà mmanya ya na ya na-agakọ.