Ọnụ Ọgụgụ 28:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 “‘N’ụbọchị ememme mkpụrụ mbụ kara aka,+ mgbe unu na-ewetara Jehova àjà ọka ọhụrụ,+ unu ga-enwe mgbakọ dị nsọ n’oge ememme izu unu.+ Unu arụla ọrụ ọ bụla siri ike.+
26 “‘N’ụbọchị ememme mkpụrụ mbụ kara aka,+ mgbe unu na-ewetara Jehova àjà ọka ọhụrụ,+ unu ga-enwe mgbakọ dị nsọ n’oge ememme izu unu.+ Unu arụla ọrụ ọ bụla siri ike.+