-
Ọnụ Ọgụgụ 29:33Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
33 Ọ bụ ole oké ehi, ebule, na ụmụ ebule ndị ahụ dị ka unu ga-eji mara otú àjà ọka na àjà mmanya unu ga-achụ ga-aha. Unu ga-achụ ha otú e nyere n’iwu ka e si na-achụ ha.
-