Ọnụ Ọgụgụ 30:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ma ọ bụrụ na nna ya anụ na o kwere nkwa ma ọ bụ ṅụọ iyi na e nwere ihe ọ na-agaghị eme, ma nna ya ajụ na ọ gaghị emezu ihe ahụ o kwuru, ihe ahụ nwaanyị ahụ kwuru agaghị enwe isi. Jehova ga-agbaghara ya maka na nna ya ekweghị.+
5 Ma ọ bụrụ na nna ya anụ na o kwere nkwa ma ọ bụ ṅụọ iyi na e nwere ihe ọ na-agaghị eme, ma nna ya ajụ na ọ gaghị emezu ihe ahụ o kwuru, ihe ahụ nwaanyị ahụ kwuru agaghị enwe isi. Jehova ga-agbaghara ya maka na nna ya ekweghị.+