Ọnụ Ọgụgụ 30:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ma ọ bụrụ na n’ụbọchị di ya nụrụ ya, na ọ jụrụ na nwunye ya agaghị eme ihe ahụ o kwuru, di ya akagbuola nkwa ahụ nwunye ya kwere ma ọ bụ iyi ahụ ọ ṅụrụ n’echeghị echiche.+ Jehova ga-agbaghara nwaanyị ahụ. Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 30:8 Ụlọ Nche,8/1/2004, p. 27
8 Ma ọ bụrụ na n’ụbọchị di ya nụrụ ya, na ọ jụrụ na nwunye ya agaghị eme ihe ahụ o kwuru, di ya akagbuola nkwa ahụ nwunye ya kwere ma ọ bụ iyi ahụ ọ ṅụrụ n’echeghị echiche.+ Jehova ga-agbaghara nwaanyị ahụ.