-
Ọnụ Ọgụgụ 30:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 di ya ewee nụ ya, ma ọ kagbughị ihe ahụ nwunye ya kwuru, o kwughịkwa na nwunye ya agaghị eme ihe ahụ, nkwa niile nwaanyị ahụ kwere ma ọ bụ iyi ọ bụla ọ ṅụrụ na e nwere ihe ya na-agaghị eme agaghị agbanwe.
-