12 Ma ọ bụrụ na n’ụbọchị di ya nụrụ ihe ahụ o kwuru, na ọ kagburu nkwa ọ bụla nwunye ya kwere ma ọ bụ iyi ọ bụla ọ ṅụrụ na e nwere ihe ya na-agaghị eme, nkwa ahụ ma ọ bụ iyi ahụ agaghịzi enwe isi.+ Di ya akagbuola ya, Jehova ga-agbagharakwa nwaanyị ahụ.