-
Ọnụ Ọgụgụ 30:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Ma ọ bụrụ na ka ụbọchị na-aga, na di ya ekwughị na nwunye ya agaghị emezu nkwa ahụ, o kwetala ka nwunye ya mezuo nkwa niile o kwere ma ọ bụ iyi niile ọ ṅụrụ na e nwere ihe ọ na-agaghị eme. Otú o si kweta bụ na n’ụbọchị ọ nụrụ ihe nwunye ya kwuru, o kwughị na nwunye ya agaghị eme ihe ahụ.
-