Ọnụ Ọgụgụ 31:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 E wee si n’ime puku kwuru puku ndị Izrel+ họpụta otu puku otu puku mmadụ n’ebo nke ọ bụla, ya bụ, puku mmadụ iri na abụọ (12,000) a kwadebere maka ịga agha.
5 E wee si n’ime puku kwuru puku ndị Izrel+ họpụta otu puku otu puku mmadụ n’ebo nke ọ bụla, ya bụ, puku mmadụ iri na abụọ (12,000) a kwadebere maka ịga agha.