Ọnụ Ọgụgụ 31:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ha wee kpọrọ ndị ahụ ha dọtara n’agha, chịrịkwa anụ ndị ha kpụtara na ihe ndị ha kwatara bịakwute Mosis na Elieza onye nchụàjà nakwa nzukọ Izrel n’ebe ha mara ụlọikwuu n’ọzara Moab,+ n’akụkụ Osimiri Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko.
12 Ha wee kpọrọ ndị ahụ ha dọtara n’agha, chịrịkwa anụ ndị ha kpụtara na ihe ndị ha kwatara bịakwute Mosis na Elieza onye nchụàjà nakwa nzukọ Izrel n’ebe ha mara ụlọikwuu n’ọzara Moab,+ n’akụkụ Osimiri Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko.