-
Ọnụ Ọgụgụ 31:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Ma Mosis wesara ndị e mere ndị isi ndị agha ahụ iwe, ya bụ, ndị isi otu puku otu puku ndị agha nakwa ndị isi otu narị otu narị ndị agha, bụ́ ndị si agha ahụ na-alọta.
-