Ọnụ Ọgụgụ 31:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Unu ga-emekwa ka uwe ọ bụla dị ọcha* nakwa ihe ọ bụla e ji akpụkpọ anụ mee, ihe ọ bụla e ji ajị ewu rụọ, na ihe ọ bụla e ji osisi rụọ.”
20 Unu ga-emekwa ka uwe ọ bụla dị ọcha* nakwa ihe ọ bụla e ji akpụkpọ anụ mee, ihe ọ bụla e ji ajị ewu rụọ, na ihe ọ bụla e ji osisi rụọ.”