Ọnụ Ọgụgụ 31:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 ihe ọ bụla ọkụ na-agaghị emebili, ka unu ga-eji ọkụ mee ka ọ dị ọcha. Ma, a ga-ejikwa mmiri e ji eme ka ihe dị ọcha mee ka ọ dị ọcha.+ Ihe ọ bụla ga-emebi ma e tinye ya n’ọkụ, jirinụ mmiri ahụ sachaa ya.
23 ihe ọ bụla ọkụ na-agaghị emebili, ka unu ga-eji ọkụ mee ka ọ dị ọcha. Ma, a ga-ejikwa mmiri e ji eme ka ihe dị ọcha mee ka ọ dị ọcha.+ Ihe ọ bụla ga-emebi ma e tinye ya n’ọkụ, jirinụ mmiri ahụ sachaa ya.