-
Ọnụ Ọgụgụ 31:26Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
26 “Gị na Elieza onye nchụàjà na ndị isi ọnụmara nzukọ a dee ihe ndị a kwatara n’agha n’akwụkwọ. Unu ga-agụ ndị unu dọtara n’agha ọnụ, gụọkwa anụmanụ ndị unu kpụtara ọnụ.
-