-
Ọnụ Ọgụgụ 31:30Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
30 Ị ga-esikwa n’ihe e kenyere ndị Izrel kpọrọ otu onye n’ime mmadụ iri ise ọ bụla, kpụrụkwa otu ehi n’ime ehi iri ise, otu jakị n’ime jakị iri ise, otu ewu ma ọ bụ atụrụ n’ime ewu na atụrụ iri ise, nakwa ụdị anụ ụlọ ọ bụla. Ị ga-ewere ha nye ndị Livaị,+ bụ́ ndị na-arụ ọrụ gbasara ụlọikwuu Jehova.”+
-