Ọnụ Ọgụgụ 31:52 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 52 Ọlaedo niile ha nyere Jehova n’onyinye, bụ́ ndị ha natara ndị isi otu puku otu puku ndị agha na ndị isi otu narị otu narị ndị agha, dị puku shekel* iri na isii, narị asaa na iri ise (16,750).
52 Ọlaedo niile ha nyere Jehova n’onyinye, bụ́ ndị ha natara ndị isi otu puku otu puku ndị agha na ndị isi otu narị otu narị ndị agha, dị puku shekel* iri na isii, narị asaa na iri ise (16,750).