Ọnụ Ọgụgụ 32:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Mgbe ha ruru na Ndagwurugwu Eshkọl+ hụ ala ahụ, ha mere ka obi ghara isi ndị Izrel ike ịbanye n’ala ahụ Jehova ga-enye ha.+
9 Mgbe ha ruru na Ndagwurugwu Eshkọl+ hụ ala ahụ, ha mere ka obi ghara isi ndị Izrel ike ịbanye n’ala ahụ Jehova ga-enye ha.+