Ọnụ Ọgụgụ 32:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jehova wee wesa Izrel iwe dị ọkụ. O mere ka ha gagharịa n’ala ịkpa ruo afọ iri anọ,+ ruo mgbe ọgbọ ahụ niile nke nọ na-eme ihe ọjọọ n’anya Jehova nwụchara.+
13 Jehova wee wesa Izrel iwe dị ọkụ. O mere ka ha gagharịa n’ala ịkpa ruo afọ iri anọ,+ ruo mgbe ọgbọ ahụ niile nke nọ na-eme ihe ọjọọ n’anya Jehova nwụchara.+