Ọnụ Ọgụgụ 32:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ma anyịnwa ga-ejikere ịlụ agha+ ma na-aga n’ihu ndị Izrel ruo mgbe anyị kpọgara ha n’obodo ha. Ma ụmụ anyị ga-ebi n’obodo ndị a rụsiri ike, e nweghịkwa ihe ndị bi n’obodo a ga-eme ha.
17 Ma anyịnwa ga-ejikere ịlụ agha+ ma na-aga n’ihu ndị Izrel ruo mgbe anyị kpọgara ha n’obodo ha. Ma ụmụ anyị ga-ebi n’obodo ndị a rụsiri ike, e nweghịkwa ihe ndị bi n’obodo a ga-eme ha.