Ọnụ Ọgụgụ 32:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Unu ga-alụ agha ruo mgbe Jehova nyeere unu aka, unu emerie ndị obodo ahụ.+ Mgbe ahụ, unu nweziri ike ịlaghachi,+ ikpe agaghịkwa ama unu n’anya Jehova nakwa n’anya ndị Izrel. Ala a ga-abụzi ala unu nke Jehova nyere unu.+
22 Unu ga-alụ agha ruo mgbe Jehova nyeere unu aka, unu emerie ndị obodo ahụ.+ Mgbe ahụ, unu nweziri ike ịlaghachi,+ ikpe agaghịkwa ama unu n’anya Jehova nakwa n’anya ndị Izrel. Ala a ga-abụzi ala unu nke Jehova nyere unu.+