Ọnụ Ọgụgụ 32:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Unu nwere ike ịrụrụ ụmụ unu obodo, jirikwa nkume gbaara ìgwè ewu na atụrụ unu ogige.+ Ma unu ga-emerịrị ihe unu kwere ná nkwa.”
24 Unu nwere ike ịrụrụ ụmụ unu obodo, jirikwa nkume gbaara ìgwè ewu na atụrụ unu ogige.+ Ma unu ga-emerịrị ihe unu kwere ná nkwa.”