Ọnụ Ọgụgụ 32:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Anyị ga-ejikere banye n’ala Kenan gaa lụọ agha otú Jehova kwuru.+ Ma, ala anyị ga-eketa ga-adị n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan.”
32 Anyị ga-ejikere banye n’ala Kenan gaa lụọ agha otú Jehova kwuru.+ Ma, ala anyị ga-eketa ga-adị n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan.”