Ọnụ Ọgụgụ 32:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Bet-nimra,+ na Bet-heran,+ bụ́ obodo ndị a rụsiri ike. Ha jikwa nkume gbaara anụ ụlọ ha ogige.