Ọnụ Ọgụgụ 33:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Mosis nọ na-ede ebe ndị ha si pụọ gaa ebe dị iche iche ha gara, otú Jehova nyere n’iwu. Otú a ka ha si gaa, ha si otu ebe ha agaa ebe ọzọ:+
2 Mosis nọ na-ede ebe ndị ha si pụọ gaa ebe dị iche iche ha gara, otú Jehova nyere n’iwu. Otú a ka ha si gaa, ha si otu ebe ha agaa ebe ọzọ:+