Ọnụ Ọgụgụ 33:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Erọn onye nchụàjà wee gbagoo n’Ugwu Họọ otú Jehova nyere ya n’iwu. Ọ nwụrụ n’ebe ahụ n’afọ nke iri anọ ndị Izrel pụtachara n’Ijipt, n’abalị mbụ n’ọnwa nke ise.+ Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 33:38 Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1882, 1988
38 Erọn onye nchụàjà wee gbagoo n’Ugwu Họọ otú Jehova nyere ya n’iwu. Ọ nwụrụ n’ebe ahụ n’afọ nke iri anọ ndị Izrel pụtachara n’Ijipt, n’abalị mbụ n’ọnwa nke ise.+