Ọnụ Ọgụgụ 35:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ala unu ga-enye ndị Livaị ka anụmanụ ha na-ata ahịhịa ga-adị otu puku (1,000) kubit* malite ná mgbidi obodo nke ọ bụla gazuo ya gburugburu.
4 Ala unu ga-enye ndị Livaị ka anụmanụ ha na-ata ahịhịa ga-adị otu puku (1,000) kubit* malite ná mgbidi obodo nke ọ bụla gazuo ya gburugburu.