Ọnụ Ọgụgụ 35:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “Obodo ndị unu ga-enye ndị Livaị ga-abụ obodo mgbaba isii,+ ndị unu ga-enye ha ka onye gburu mmadụ gbaga na ha.+ Unu ga-enyekwa ha obodo iri anọ na abụọ ọzọ. Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 35:6 Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1885
6 “Obodo ndị unu ga-enye ndị Livaị ga-abụ obodo mgbaba isii,+ ndị unu ga-enye ha ka onye gburu mmadụ gbaga na ha.+ Unu ga-enyekwa ha obodo iri anọ na abụọ ọzọ.