Ọnụ Ọgụgụ 35:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 ma ọ bụ, ọ bụrụ na o ji aka tigbuo ya maka na ọ kpọrọ ya asị, a ga-egburịrị onye ahụ tigburu ya. O gburu mmadụ.* Onye na-abọrọ onye nwụrụ anwụ ọbọ ga-egbu onye ahụ gburu mmadụ ma o zute ya.
21 ma ọ bụ, ọ bụrụ na o ji aka tigbuo ya maka na ọ kpọrọ ya asị, a ga-egburịrị onye ahụ tigburu ya. O gburu mmadụ.* Onye na-abọrọ onye nwụrụ anwụ ọbọ ga-egbu onye ahụ gburu mmadụ ma o zute ya.