Ọnụ Ọgụgụ 35:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Unu anarala ihe a ga-eji gbapụta onye gburu mmadụ ma ọ bụrụ na onye ahụ kwesịrị ịnwụ, n’ihi na a ga-egburịrị ya.+
31 Unu anarala ihe a ga-eji gbapụta onye gburu mmadụ ma ọ bụrụ na onye ahụ kwesịrị ịnwụ, n’ihi na a ga-egburịrị ya.+