Ọnụ Ọgụgụ 35:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 “‘Unu emerụla ala unu bi na ya n’ihi na igbu mmadụ* na-emerụ ala.+ E wepụ igbu onye gburu mmadụ,* e nweghị otú ọzọ e nwere ike isi mee ka ala e merụrụ dị ọcha.+ Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 35:33 Ụlọ Nche,8/1/2004, p. 27
33 “‘Unu emerụla ala unu bi na ya n’ihi na igbu mmadụ* na-emerụ ala.+ E wepụ igbu onye gburu mmadụ,* e nweghị otú ọzọ e nwere ike isi mee ka ala e merụrụ dị ọcha.+