Ọnụ Ọgụgụ 36:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Ndị isi ezinụlọ ụmụ Gilied nwa Mekia,+ nwa nwa Manase, bụ́ ndị si n’ezinụlọ ụmụ Josef, bịara gwa Mosis na ndị isi, ya bụ, ndị isi ọnụmara dị iche iche e nwere n’Izrel okwu.
36 Ndị isi ezinụlọ ụmụ Gilied nwa Mekia,+ nwa nwa Manase, bụ́ ndị si n’ezinụlọ ụmụ Josef, bịara gwa Mosis na ndị isi, ya bụ, ndị isi ọnụmara dị iche iche e nwere n’Izrel okwu.