-
Ọnụ Ọgụgụ 36:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Ihe a bụ ihe Jehova nyere n’iwu ka ụmụ Zelofehad mee: ‘Ha nwere ike ịlụ onye ọ bụla ha chọrọ ịlụ. Ma, ọ ga-abụ ndị si n’ezinụlọ e nwere n’ebo nna ha ka ha ga-alụ.
-