7 Tụgharịanụ gawa n’ala ndị Amọraịt bụ́ ugwu ugwu+ nakwa obodo niile ha na ha gbara agbata obi n’Araba,+ bụ́ ebe ugwu, ya bụ, Shefila, Negeb, na ala dị n’ụsọ oké osimiri,+ bụ́ ala ndị Kenan, nakwa Lebanọn,+ ruo ná nnukwu osimiri, bụ́ osimiri Yufretis.+