Diuterọnọmi 1:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Lee, edowerela m unu ala ahụ. Banyenụ weghara ala ahụ Jehova ṅụụrụ nna nna unu hà, bụ́ Ebreham, Aịzik,+ na Jekọb,+ iyi na ọ ga-enye ha na ụmụ* ha ndị ga-anọchi ha.’+
8 Lee, edowerela m unu ala ahụ. Banyenụ weghara ala ahụ Jehova ṅụụrụ nna nna unu hà, bụ́ Ebreham, Aịzik,+ na Jekọb,+ iyi na ọ ga-enye ha na ụmụ* ha ndị ga-anọchi ha.’+