Diuterọnọmi 1:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Unu elela mmadụ anya n’ihu mgbe unu na-ekpe ikpe.+ Unu ga-ege ma onye ukwu ma onye nta ntị.+ Unu atụla mmadụ egwu+ n’ihi na ọ bụ Chineke ka unu na-ekpere ikpe.+ E nwee ikpe siiri unu oké ike, unu ga-ewetara m ya, m ga-elebakwa ya anya.’+ Diuterọnọmi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:17 Ụlọ Nche,9/15/2004, p. 257/1/1992, p. 17
17 Unu elela mmadụ anya n’ihu mgbe unu na-ekpe ikpe.+ Unu ga-ege ma onye ukwu ma onye nta ntị.+ Unu atụla mmadụ egwu+ n’ihi na ọ bụ Chineke ka unu na-ekpere ikpe.+ E nwee ikpe siiri unu oké ike, unu ga-ewetara m ya, m ga-elebakwa ya anya.’+