Diuterọnọmi 1:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Lee, Jehova bụ́ Chineke unu enyefeela unu ala a. Gbagoonụ weghara ya, otú Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà gwara unu.+ Unu atụla egwu, unu atụkwala ụjọ.’
21 Lee, Jehova bụ́ Chineke unu enyefeela unu ala a. Gbagoonụ weghara ya, otú Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà gwara unu.+ Unu atụla egwu, unu atụkwala ụjọ.’