Diuterọnọmi 1:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Ọ bụ Joshụa nwa Nọn, onye na-ejere gị ozi,*+ ga-abanye n’ala ahụ.’+ Mee ka ọ dị ike+ n’ihi na ọ bụ ya ga-eduru ndị Izrel banye n’ala ahụ ka ha nweta ya.”)
38 Ọ bụ Joshụa nwa Nọn, onye na-ejere gị ozi,*+ ga-abanye n’ala ahụ.’+ Mee ka ọ dị ike+ n’ihi na ọ bụ ya ga-eduru ndị Izrel banye n’ala ahụ ka ha nweta ya.”)