-
Diuterọnọmi 1:43Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
43 M gwara unu ihe a, ma unu egeghị ntị. Kama unu nupụrụ isi n’iwu Jehova nyere. Unu gbalịkwara ka unu gbagoo n’ugwu ahụ maka na unu dị mpako.
-