-
Diuterọnọmi 2:28Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
28 Ọ bụ naanị nri ị ga-eresị anyị ka anyị ga-eri, ọ bụkwa naanị mmiri ị ga-eresị anyị ka anyị ga-aṅụ. Naanị ihe anyị chọrọ bụ ka i kwe ka anyị jiri ụkwụ gafere.
-