Diuterọnọmi 2:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ma Eze Saịhọn onye na-achị Heshbọn ekweghị ka anyị gafere n’ihi na Jehova bụ́ Chineke anyị* kwere ka obi ya kpọchie,+ ka o wee nyefee ya n’aka anyị otú o merela.+
30 Ma Eze Saịhọn onye na-achị Heshbọn ekweghị ka anyị gafere n’ihi na Jehova bụ́ Chineke anyị* kwere ka obi ya kpọchie,+ ka o wee nyefee ya n’aka anyị otú o merela.+