-
Diuterọnọmi 3:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 A rụsiri obodo ndị a niile anyị weghaara ike. Ha nwere mgbidi dị elu na ọnụ ụzọ àmà na ihe e ji atụchi ha, nweekwa ọtụtụ ime ime obodo.
-