Diuterọnọmi 3:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’oge ahụ, anyị weghaara ala a: malite n’Aroa,+ nke dị n’akụkụ Ndagwurugwu Anọn, na ọkara ala Gilied bụ́ ugwu ugwu. M nyela ụmụ Ruben na ụmụ Gad+ obodo ya dị iche iche.
12 N’oge ahụ, anyị weghaara ala a: malite n’Aroa,+ nke dị n’akụkụ Ndagwurugwu Anọn, na ọkara ala Gilied bụ́ ugwu ugwu. M nyela ụmụ Ruben na ụmụ Gad+ obodo ya dị iche iche.