Diuterọnọmi 3:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 M nyekwala ọkara ebo Manase+ ebe fọrọ na Gilied nakwa Beshan niile bụ́ alaeze Ọg. A mabu ógbè Agọb niile, nke dị na Beshan, ka ala ndị Refeyim.
13 M nyekwala ọkara ebo Manase+ ebe fọrọ na Gilied nakwa Beshan niile bụ́ alaeze Ọg. A mabu ógbè Agọb niile, nke dị na Beshan, ka ala ndị Refeyim.