Diuterọnọmi 3:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 nakwa Araba na Osimiri Jọdan na ókè ya, malite na Kineret ruo n’Oké Osimiri Araba, ya bụ, Oké Osimiri Nnu, n’ala ala mkpọda Pisga n’akụkụ ebe ọwụwa anyanwụ.+
17 nakwa Araba na Osimiri Jọdan na ókè ya, malite na Kineret ruo n’Oké Osimiri Araba, ya bụ, Oké Osimiri Nnu, n’ala ala mkpọda Pisga n’akụkụ ebe ọwụwa anyanwụ.+