Diuterọnọmi 3:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 “M wee nye unu* iwu, sị: ‘Jehova bụ́ Chineke unu enyela unu ala a ka ọ bụrụ nke unu. Ndị dike unu niile ga-ejikere agha ma gafee n’ihu ụmụnne unu, bụ́ ndị Izrel.+
18 “M wee nye unu* iwu, sị: ‘Jehova bụ́ Chineke unu enyela unu ala a ka ọ bụrụ nke unu. Ndị dike unu niile ga-ejikere agha ma gafee n’ihu ụmụnne unu, bụ́ ndị Izrel.+